Abụ Ọma 80:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Gịnị mere i ji kwatuo mgbidi e ji nkume wuo gburugburu ya,+Gịnịkwa mere ndị niile na-agafe n’ụzọ ji na-aghọrọ mkpụrụ ya?+ Abụ Ọma 89:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ị kwatuwo ogige anụ niile e ji nkume gbaa;+I bibiwo ebe ya niile e wusiri ike.+ Aịzaya 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 A hapụwo ada bụ́ Zayọn+ ka ọ nọrọ dị ka ụlọ ndò nke dị n’ubi vaịn, dị ka ụlọ nche nke dị n’ubi kukumba, dị ka obodo a nọchibidoro anọchibido.+
12 Gịnị mere i ji kwatuo mgbidi e ji nkume wuo gburugburu ya,+Gịnịkwa mere ndị niile na-agafe n’ụzọ ji na-aghọrọ mkpụrụ ya?+
8 A hapụwo ada bụ́ Zayọn+ ka ọ nọrọ dị ka ụlọ ndò nke dị n’ubi vaịn, dị ka ụlọ nche nke dị n’ubi kukumba, dị ka obodo a nọchibidoro anọchibido.+