Maịka 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “A ga-achịkọta ọtụtụ mba ibuso gị agha, bụ́ mba ndị ahụ na-asị, ‘Ka e metọọ ya, ka anya anyị legidekwa Zayọn.’+
11 “A ga-achịkọta ọtụtụ mba ibuso gị agha, bụ́ mba ndị ahụ na-asị, ‘Ka e metọọ ya, ka anya anyị legidekwa Zayọn.’+