Abụ Ọma 38:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na m sịrị: “Ma ọ́ bụghị ya, ha ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi ihe mere m;+Mgbe ụkwụ na-esighị m ike n’ala,+ ha ga-ebuli onwe ha elu megide m.”+ Abụ Ọma 89:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 I mewo ka aka nri nke ndị na-emegide ya dị elu;+I mewo ka ndị iro ya niile ṅụrịa ọṅụ.+
16 N’ihi na m sịrị: “Ma ọ́ bụghị ya, ha ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi ihe mere m;+Mgbe ụkwụ na-esighị m ike n’ala,+ ha ga-ebuli onwe ha elu megide m.”+