Jenesis 19:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jehova wee mee ka sọlfọ na ọkụ si n’ebe Jehova nọ, n’eluigwe, zokwasị Sọdọm, zokwasịkwa Gọmọra.+ Ezikiel 16:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Dị nnọọ ka m dị ndụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Sọdọm nwanne gị nwaanyị, ya na obodo nta ya niile, emeghị dị ka ihe niile i mere si dị, gị na obodo nta gị niile.+
48 Dị nnọọ ka m dị ndụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Sọdọm nwanne gị nwaanyị, ya na obodo nta ya niile, emeghị dị ka ihe niile i mere si dị, gị na obodo nta gị niile.+