Job 19:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ napụwo m ebube m,+O kpupụwokwa okpueze m kpu n’isi. Abụ Ọma 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka onye iro chụwa mkpụrụ obi m,+Ka ọ chụkwutekwa m ma zọda ndụ m n’alaWee mee ka otuto m biri n’ime ájá. Sila. Abụ Ọma 89:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 I legharawo ọgbụgba ndụ gị na ohu gị anya;I merụwo okpueze ya site n’ịtụ ya n’ala.+
5 Ka onye iro chụwa mkpụrụ obi m,+Ka ọ chụkwutekwa m ma zọda ndụ m n’alaWee mee ka otuto m biri n’ime ájá. Sila.