Diuterọnọmi 28:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 A ga-akpọnye ndị ọzọ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom,+ anya gị ga na-elekwa ha, na-achọsikwa ha ike mgbe niile—ma ike agaghị adị aka gị.+
32 A ga-akpọnye ndị ọzọ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom,+ anya gị ga na-elekwa ha, na-achọsikwa ha ike mgbe niile—ma ike agaghị adị aka gị.+