Abụ Ọma 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ruo ole mgbe ka mkpụrụ obi m ga na-agba mgba,Ruo ole mgbe ka obi m ga na-eru uju ogologo ụbọchị dum?Ruo ole mgbe ka onye iro m ga na-aka m ike?+ Abụ Ọma 25:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ihe na-enye m nsogbu n’obi adịwo ọtụtụ;+Mee ka m si ná nsogbu m nọ na ya pụta.+
2 Ruo ole mgbe ka mkpụrụ obi m ga na-agba mgba,Ruo ole mgbe ka obi m ga na-eru uju ogologo ụbọchị dum?Ruo ole mgbe ka onye iro m ga na-aka m ike?+