Ezikiel 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Oge ga-eru, ụbọchị ga-abịa. Ka onye na-azụ ihe ghara ịṅụrị ọṅụ;+ ka onye na-ere ihe ghara iruwe uju, n’ihi na m na-eweso ìgwè ndị ya niile iwe ọkụ. 1 Pita 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma ọgwụgwụ ihe niile adịwo nso.+ Ya mere, nweenụ uche zuru okè,+ mụrụnụ anya ka unu wee na-ekpe ekpere.+
12 Oge ga-eru, ụbọchị ga-abịa. Ka onye na-azụ ihe ghara ịṅụrị ọṅụ;+ ka onye na-ere ihe ghara iruwe uju, n’ihi na m na-eweso ìgwè ndị ya niile iwe ọkụ.
7 Ma ọgwụgwụ ihe niile adịwo nso.+ Ya mere, nweenụ uche zuru okè,+ mụrụnụ anya ka unu wee na-ekpe ekpere.+