Jeremaya 25:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha ga-aṅụ ya wee na-aṅagharị dị ka ndị ara na-agba n’ihi mma agha nke m na-eziga n’etiti ha.”+