Jeremaya 23:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Obi agbawaala m n’ihi ndị amụma. Ọkpụkpụ m amalitewo ịma jijiji. Adị m ka onye mmanya na-egbu,+ dị ka dimkpa nke mmanya ji, n’ihi Jehova nakwa n’ihi okwu ya dị nsọ.
9 Obi agbawaala m n’ihi ndị amụma. Ọkpụkpụ m amalitewo ịma jijiji. Adị m ka onye mmanya na-egbu,+ dị ka dimkpa nke mmanya ji, n’ihi Jehova nakwa n’ihi okwu ya dị nsọ.