Levitikọs 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “‘Ekpughela ọtọ nwunye nwa gị.+ Ọ bụ nwunye nwa gị nwoke. Ekpughela ọtọ ya. Levitikọs 20:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụrụkwa na nwoke na nwunye nwa ya edinaa, a ghaghị igbu ha abụọ.+ Ha mere ihe arụ. Ọbara ha ga-adị ha n’isi.+ Ezikiel 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 (ma ya onwe ya emeghị nke ọ bụla n’ime ihe ndị a); ọ bụrụkwa na o riwo nri n’elu ugwu,+ merụọkwa nwunye nwoke ibe ya;+
12 Ọ bụrụkwa na nwoke na nwunye nwa ya edinaa, a ghaghị igbu ha abụọ.+ Ha mere ihe arụ. Ọbara ha ga-adị ha n’isi.+
11 (ma ya onwe ya emeghị nke ọ bụla n’ime ihe ndị a); ọ bụrụkwa na o riwo nri n’elu ugwu,+ merụọkwa nwunye nwoke ibe ya;+