Levitikọs 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ọ bụrụ na mkpụrụ obi emehie site n’imeso Jehova omume ekwesịghị ntụkwasị obi+ wee ghọgbuo+ mmadụ ibe ya n’ihe e nyere ya ka o lekọta ma ọ bụ n’ihe e nyere ya ka o debe+ ma ọ bụ ya apụnara mmadụ ihe ma ọ bụ rigbuo mmadụ ibe ya,+
2 “Ọ bụrụ na mkpụrụ obi emehie site n’imeso Jehova omume ekwesịghị ntụkwasị obi+ wee ghọgbuo+ mmadụ ibe ya n’ihe e nyere ya ka o lekọta ma ọ bụ n’ihe e nyere ya ka o debe+ ma ọ bụ ya apụnara mmadụ ihe ma ọ bụ rigbuo mmadụ ibe ya,+