Ezikiel 21:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mụ onwe m ga-akụkwa aka,+ m ga-emekwa ka ọnụma+ m dajụọ.+ Mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya.”