-
Ezikiel 23:6Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
6 ndị gọvanọ ndị yi uwe na-acha anụnụ anụnụ, na ndị osote onye na-achị achị—ha niile bụcha ụmụ okorobịa ọma, ndị agha ịnyịnya bụ́ ndị na-agba ịnyịnya.
-