Ezikiel 16:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihe arụ niile ị na-eme nakwa n’akwụna ị na-agba, i chetaghị oge ị bụ nwata, mgbe ị gba ọtọ n’eyighị ihe ọ bụla; ị nọkwa na-agba lịkalịka n’ime ọbara gị.+
22 N’ihe arụ niile ị na-eme nakwa n’akwụna ị na-agba, i chetaghị oge ị bụ nwata, mgbe ị gba ọtọ n’eyighị ihe ọ bụla; ị nọkwa na-agba lịkalịka n’ime ọbara gị.+