-
Jeremaya 1:13Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
13 Okwu Jehova wee ruo m ntị nke ugboro abụọ, sị: “Gịnị ka ị na-ahụ?”
M wee sị: “M na-ahụ ite e ji esi nri nke nwere ọnụ obosara, nke a fụnwuru ọkụ n’okpuru ya, ọnụ ya echeghịkwa ihu n’ebe ugwu.”
-