Jeremaya 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Abanyela n’ụlọ ebe ndị na-eru uju na-eri oriri, agala ịkwa ákwá arịrị, asịkwala ha ndo.’+ “‘N’ihi na ewepụwo m udo m n’ebe ndị a nọ,’ ka Jehova kwuru, ‘wepụkwa obiọma* m na ebere m.+
5 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Abanyela n’ụlọ ebe ndị na-eru uju na-eri oriri, agala ịkwa ákwá arịrị, asịkwala ha ndo.’+ “‘N’ihi na ewepụwo m udo m n’ebe ndị a nọ,’ ka Jehova kwuru, ‘wepụkwa obiọma* m na ebere m.+