Diuterọnọmi 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Nyekwa ndị Izrel iwu, sị: “Unu na-agabiga n’ókèala ụmụnne unu,+ bụ́ ụmụ Isọ,+ ndị bi na Sia;+ egwu ga-ejidekwa ha n’ihi unu,+ kpacharanụ nnọọ anya.
4 Nyekwa ndị Izrel iwu, sị: “Unu na-agabiga n’ókèala ụmụnne unu,+ bụ́ ụmụ Isọ,+ ndị bi na Sia;+ egwu ga-ejidekwa ha n’ihi unu,+ kpacharanụ nnọọ anya.