Zefanaya 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na Geza ga-aghọ obodo a gbahapụrụ agbahapụ;+ Ashkelọn ga-abụ ebe tọgbọrọ n’efu.+ Ma a ga-achụpụ Ashdọd+ n’etiti ehihie;+ a ga-efopụkwa Ekrọn.+
4 N’ihi na Geza ga-aghọ obodo a gbahapụrụ agbahapụ;+ Ashkelọn ga-abụ ebe tọgbọrọ n’efu.+ Ma a ga-achụpụ Ashdọd+ n’etiti ehihie;+ a ga-efopụkwa Ekrọn.+