1 Samuel 30:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụ anyị wakporo ebe ndịda nke ndị Keretaịt+ nakwa ala ndị Juda nakwa ndịda Keleb;+ anyị gbakwara Ziklag ọkụ.” Zefanaya 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Ahụhụ ga-adịrị ndị bi n’ógbè oké osimiri, bụ́ mba ndị Keretaịt!+ Okwu Jehova na-emegide unu. Gị Kenan, bụ́ ala ndị Filistia, m ga-ebibikwa gị, ka a ghara inwe onye ga-ebi n’ime gị.+
14 Ọ bụ anyị wakporo ebe ndịda nke ndị Keretaịt+ nakwa ala ndị Juda nakwa ndịda Keleb;+ anyị gbakwara Ziklag ọkụ.”
5 “Ahụhụ ga-adịrị ndị bi n’ógbè oké osimiri, bụ́ mba ndị Keretaịt!+ Okwu Jehova na-emegide unu. Gị Kenan, bụ́ ala ndị Filistia, m ga-ebibikwa gị, ka a ghara inwe onye ga-ebi n’ime gị.+