Zekaraya 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Lee! Jehova ga-anapụ ya ihe niile o nwere, gbuo ndị agha ya n’oké osimiri;+ ọkụ ga-erepịakwa ya.+