Matiu 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye nwere ntị, ya gee ntị.+ Mkpughe 2:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Onye nwere ntị, ya nụrụ ihe mmụọ nsọ+ na-agwa ọgbakọ ndị a.’+