Aịzaya 38:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ọ bụghị Shiol pụrụ ito gị;+ ọnwụ apụghị ịja gị mma.+Ndị na-agbada n’olulu apụghị iji nchekwube na-ele anya ikwesị ntụkwasị obi gị.+
18 N’ihi na ọ bụghị Shiol pụrụ ito gị;+ ọnwụ apụghị ịja gị mma.+Ndị na-agbada n’olulu apụghị iji nchekwube na-ele anya ikwesị ntụkwasị obi gị.+