Abụ Ọma 37:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’oge na-adịghị anya, onye ajọ omume agakwaghị anọ;+Ị ga-elekwa anya n’ebe ọ na-anọ, ma ọ gaghị anọ ya.+ Abụ Ọma 37:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 N’agbanyeghị nke ahụ, ọ nwụrụ, ma, lee, ọ nọkwaghị;+Anọ m na-achọ ya, ma ahụghị m ya.+
10 N’oge na-adịghị anya, onye ajọ omume agakwaghị anọ;+Ị ga-elekwa anya n’ebe ọ na-anọ, ma ọ gaghị anọ ya.+