Ezikiel 27:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘“Ndị na-akwọ gị bụ ndị bi na Saịdọn+ na Avad.+ Gị Taya, ndị gị, bụ́ ndị nwere nkà,+ nọ n’ime gị; ọ bụ ha bụ ndị na-akwọ gị dị ka ụgbọ.+
8 “‘“Ndị na-akwọ gị bụ ndị bi na Saịdọn+ na Avad.+ Gị Taya, ndị gị, bụ́ ndị nwere nkà,+ nọ n’ime gị; ọ bụ ha bụ ndị na-akwọ gị dị ka ụgbọ.+