Ezikiel 27:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụmụ Avad,+ tinyere ndị agha gị, nọ gburugburu n’elu mgbidi gị, ọ bụkwa ndị ikom obi siri ike nọ n’ụlọ elu gị. Ọta ha nke dị okirikiri ka ha kokwasịrị ná mgbidi gị gbaa gburugburu.+ Ọ bụ ha mere ka mma ị mara zuo okè.
11 Ụmụ Avad,+ tinyere ndị agha gị, nọ gburugburu n’elu mgbidi gị, ọ bụkwa ndị ikom obi siri ike nọ n’ụlọ elu gị. Ọta ha nke dị okirikiri ka ha kokwasịrị ná mgbidi gị gbaa gburugburu.+ Ọ bụ ha mere ka mma ị mara zuo okè.