16 Ndị isi niile nke oké osimiri ga-esi n’ocheeze+ ha rịdata+ ma yipụ uwe elu ha na-enweghị aka, ha ga-eyipụkwa uwe ha ndị a kpara ihe. Ha ga-eyirikwa uwe ịma jijiji. Ha ga-anọdụ ọdụ n’ala nkịtị,+ ha ga na-amakwa jijiji mgbe niile+ ma kporopụ anya na-ele gị.