Malakaị 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Unu ga-azọda ndị ajọ omume, n’ihi na ha ga-adị ka ntụ n’okpuru ọbụ ụkwụ unu n’ụbọchị m ga-eme ihe,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
3 “Unu ga-azọda ndị ajọ omume, n’ihi na ha ga-adị ka ntụ n’okpuru ọbụ ụkwụ unu n’ụbọchị m ga-eme ihe,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.