Aịzaya 65:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha ga-ewu ụlọ, biri n’ime ha;+ ha ga-akọkwa ubi vaịn, rie mkpụrụ ha.+ Jeremaya 31:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Gị nwa agbọghọ na-amaghị nwoke bụ́ Izrel, m ka ga-ewughachi gị,+ i wee bụrụ ebe e wughachiri ewughachi. Ị ga-eji obere ịgbà gị chọọ onwe gị mma ọzọ wee na-agba egwú dị ka ndị obi dị ụtọ.+
4 Gị nwa agbọghọ na-amaghị nwoke bụ́ Izrel, m ka ga-ewughachi gị,+ i wee bụrụ ebe e wughachiri ewughachi. Ị ga-eji obere ịgbà gị chọọ onwe gị mma ọzọ wee na-agba egwú dị ka ndị obi dị ụtọ.+