Aịzaya 62:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Lee! Jehova emewo ka a nụ ya n’ebe kasị anya n’ụwa,+ sị: “Gwanụ ada bụ́ Zayọn,+ sị, ‘Lee! Nzọpụta gị+ na-abịa. Lee! O ji ụgwọ ọrụ ọ ga-enye,+ ụgwọ ọ ga-akwụ dịkwa n’ihu ya.’”+
11 Lee! Jehova emewo ka a nụ ya n’ebe kasị anya n’ụwa,+ sị: “Gwanụ ada bụ́ Zayọn,+ sị, ‘Lee! Nzọpụta gị+ na-abịa. Lee! O ji ụgwọ ọrụ ọ ga-enye,+ ụgwọ ọ ga-akwụ dịkwa n’ihu ya.’”+