Aịzaya 10:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Lee! Ezi Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, na-egbukapụsị alaka ka ha dajisie;+ a na-egbutukwa ndị toro ogo, na-emekwa ka ndị dị elu dị ala.+
33 Lee! Ezi Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, na-egbukapụsị alaka ka ha dajisie;+ a na-egbutukwa ndị toro ogo, na-emekwa ka ndị dị elu dị ala.+