Job 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mụ na ndị eze na ndị ndụmọdụ nke ụwa,+Ndị na-ewuru onwe ha ebe tọgbọrọ n’efu,+ Aịzaya 14:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị eze niile ọzọ nke mba dị iche iche, ee, ha niile, ejiriwo ùgwù ha dinara ala, onye ọ bụla n’ili nke ya.+
18 Ndị eze niile ọzọ nke mba dị iche iche, ee, ha niile, ejiriwo ùgwù ha dinara ala, onye ọ bụla n’ili nke ya.+