Aịzaya 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otu n’ime ndị seraf wee fekwute m, o jikwa icheku ọkụ+ nke o ji ihe yiri mkpà gụta n’ebe ịchụàjà.+ Ezikiel 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 A hụkwara na ndị cherọb ahụ nwere ihe yiri aka mmadụ n’okpuru nku ha.+