Aịzaya 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ahụhụ ga-adịrị onye ajọ omume!—Ka ọdachi dakwasị ya; n’ihi na ihe o mere ndị ọzọ ka a ga-eme ya!+ Ezikiel 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Lee! Mkpụrụ obi niile, ọ bụ m nwe ha.+ Ma mkpụrụ obi+ nke nna ma mkpụrụ obi nke nwa, ọ bụ m nwe ha.+ Mkpụrụ obi ọ bụla nke na-emehie,+ ọ bụ ya ga-anwụ.+
4 Lee! Mkpụrụ obi niile, ọ bụ m nwe ha.+ Ma mkpụrụ obi+ nke nna ma mkpụrụ obi nke nwa, ọ bụ m nwe ha.+ Mkpụrụ obi ọ bụla nke na-emehie,+ ọ bụ ya ga-anwụ.+