Jeremaya 22:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ahụhụ ga-adịrị onye na-ejighị ezi omume na-ewu ụlọ ya,+ onye na-ejighịkwa ikpe ziri ezi na-ewu ọnụ ụlọ ya n’elu ya, site n’ime ka mmadụ ibe ya rụọ ọrụ n’efu, n’akwụghị ya ụgwọ;+
13 “Ahụhụ ga-adịrị onye na-ejighị ezi omume na-ewu ụlọ ya,+ onye na-ejighịkwa ikpe ziri ezi na-ewu ọnụ ụlọ ya n’elu ya, site n’ime ka mmadụ ibe ya rụọ ọrụ n’efu, n’akwụghị ya ụgwọ;+