Jeremaya 52:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Onyeisi ndị nche kpụkwaara Seraya+ bụ́ onyeisi nchụàjà na Zefanaya+ onye nchụàjà na-esote ya nakwa mmadụ atọ bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ,+ Jeremaya 52:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Eze Babịlọn wee gbuo ha+ n’ime Ribla,+ n’ala Hemat.+ E wee si otú a dọrọ Juda n’agha pụọ n’ala ya.+
24 Onyeisi ndị nche kpụkwaara Seraya+ bụ́ onyeisi nchụàjà na Zefanaya+ onye nchụàjà na-esote ya nakwa mmadụ atọ bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ,+
27 Eze Babịlọn wee gbuo ha+ n’ime Ribla,+ n’ala Hemat.+ E wee si otú a dọrọ Juda n’agha pụọ n’ala ya.+