Aịzaya 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Alaka+ ga-esi n’úkwù osisi Jesi+ puo; ome+ nke si na mgbọrọgwụ ya pulite ga-amị mkpụrụ.+ Aịzaya 55:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Tọọnụ ntị n’ala+ bịakwute m.+ Geenụ ntị, mkpụrụ obi unu ga-adịkwa ndụ,+ mụ na unu ga-agba ndụ, bụ́ ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi+ n’ihe banyere obiọma* na-adịghị ada ada m nwere n’ebe Devid nọ.+ Jeremaya 30:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha ga-efe Jehova bụ́ Chineke ha ofufe, jeekwara Devid bụ́ eze ha,+ onye m ga-enye ha, ozi.”+
3 Tọọnụ ntị n’ala+ bịakwute m.+ Geenụ ntị, mkpụrụ obi unu ga-adịkwa ndụ,+ mụ na unu ga-agba ndụ, bụ́ ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi+ n’ihe banyere obiọma* na-adịghị ada ada m nwere n’ebe Devid nọ.+