Ezikiel 36:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “‘M ga-azọpụta unu n’adịghị ọcha unu niile,+ kpọọ nri òkù, meekwa ka o hie nne. Agaghị m eme ka ụnwụ bịakwasị unu.+
29 “‘M ga-azọpụta unu n’adịghị ọcha unu niile,+ kpọọ nri òkù, meekwa ka o hie nne. Agaghị m eme ka ụnwụ bịakwasị unu.+