Jeremaya 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 A ga-enyefe ndị ọzọ ụlọ ha ka ha biri, ubi ha na ndị nwunye ha ga-abụkwa nke ndị ọzọ n’otu mgbe.+ N’ihi na m ga-amatị aka mee ndị bi n’ala a ihe,” ka Jehova kwuru.+
12 A ga-enyefe ndị ọzọ ụlọ ha ka ha biri, ubi ha na ndị nwunye ha ga-abụkwa nke ndị ọzọ n’otu mgbe.+ N’ihi na m ga-amatị aka mee ndị bi n’ala a ihe,” ka Jehova kwuru.+