Abụ Ọma 109:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ hụkwara nkọcha n’anya,+ o wee bịakwasị ya;+O nweghịkwa mmasị ná ngọzi,+O wee dị anya n’ebe ọ nọ;+ Ezikiel 25:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ‘M ga-abọ ọbọ n’ahụ́ Idọm site n’aka ndị m Izrel;+ ha ga-eme Idọm dị ka iwe m na ọnụma m si dị; ha ga-amarakwa ihe ịbọ ọbọ m bụ,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”’
17 Ọ hụkwara nkọcha n’anya,+ o wee bịakwasị ya;+O nweghịkwa mmasị ná ngọzi,+O wee dị anya n’ebe ọ nọ;+ Ezikiel 25:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ‘M ga-abọ ọbọ n’ahụ́ Idọm site n’aka ndị m Izrel;+ ha ga-eme Idọm dị ka iwe m na ọnụma m si dị; ha ga-amarakwa ihe ịbọ ọbọ m bụ,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”’
14 ‘M ga-abọ ọbọ n’ahụ́ Idọm site n’aka ndị m Izrel;+ ha ga-eme Idọm dị ka iwe m na ọnụma m si dị; ha ga-amarakwa ihe ịbọ ọbọ m bụ,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”’