Ọpụpụ 23:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ugboro atọ n’afọ, nwoke ọ bụla n’ime unu ga-abịa n’ihu ezi Onyenwe unu, bụ́ Jehova.+ 2 Ihe E Mere 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Sọlọmọn wee mee ememme+ ahụ n’oge ahụ ruo ụbọchị asaa, ya na Izrel dum,+ bụ́ ọgbakọ dị nnọọ ukwuu,+ malite n’ebe e si abanye Hemat+ gbadaruo ndagwurugwu Ijipt.+
8 Sọlọmọn wee mee ememme+ ahụ n’oge ahụ ruo ụbọchị asaa, ya na Izrel dum,+ bụ́ ọgbakọ dị nnọọ ukwuu,+ malite n’ebe e si abanye Hemat+ gbadaruo ndagwurugwu Ijipt.+