Joel 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma mmadụ ga-ebi na Juda ruo mgbe a na-akaghị aka.+ A ga-ebikwa na Jeruselem site n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.+
20 Ma mmadụ ga-ebi na Juda ruo mgbe a na-akaghị aka.+ A ga-ebikwa na Jeruselem site n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.+