Diuterọnọmi 30:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụrụ na ndị gị a chụsasịrị achụsasị anọrọ na nsọtụ eluigwe, Jehova bụ́ Chineke gị ga-esi n’ebe ahụ chịkọta gị, sikwa n’ebe ahụ kpọrọ gị.+
4 Ọ bụrụ na ndị gị a chụsasịrị achụsasị anọrọ na nsọtụ eluigwe, Jehova bụ́ Chineke gị ga-esi n’ebe ahụ chịkọta gị, sikwa n’ebe ahụ kpọrọ gị.+