1 Ndị Eze 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọnụ ụzọ+ ụlọ nke dị n’akụkụ, nke dị n’ala ala, dị n’akụkụ aka nri nke ụlọ ahụ, a na-esikwa n’ihe nrịgo gbagọrọ agbagọ arịgo na nke etiti, e sikwa na nke etiti arịgo na nke atọ.
8 Ọnụ ụzọ+ ụlọ nke dị n’akụkụ, nke dị n’ala ala, dị n’akụkụ aka nri nke ụlọ ahụ, a na-esikwa n’ihe nrịgo gbagọrọ agbagọ arịgo na nke etiti, e sikwa na nke etiti arịgo na nke atọ.