2 Ihe E Mere 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee wuo ụlọ nke nwere Ebe Kasị Nsọ,+ ogologo ya dị kubit iri abụọ, otú ahụkwa ka obosara ya hà, obosara ya dịkwa kubit iri abụọ;+ o wee jiri ọlaedo dị mma nke dị narị talent isii machie ya. Ezikiel 41:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee tụọ ogologo ya, ya adịrị kubit iri abụọ; obosara ya dị kubit iri abụọ,+ n’ihu ụlọ nsọ ahụ. O wee sị m: “Ebe a bụ Ebe Kasị Nsọ.”+
8 O wee wuo ụlọ nke nwere Ebe Kasị Nsọ,+ ogologo ya dị kubit iri abụọ, otú ahụkwa ka obosara ya hà, obosara ya dịkwa kubit iri abụọ;+ o wee jiri ọlaedo dị mma nke dị narị talent isii machie ya.
4 O wee tụọ ogologo ya, ya adịrị kubit iri abụọ; obosara ya dị kubit iri abụọ,+ n’ihu ụlọ nsọ ahụ. O wee sị m: “Ebe a bụ Ebe Kasị Nsọ.”+