-
Ezikiel 40:16Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
16 E nwekwara windo ndị dị warara+ ná mpụta karịa otú ha dị n’ime n’ụlọ ndị nche ahụ nakwa n’ogidi ha ndị dị n’akụkụ n’ebe chere ime ọnụ ụzọ ámá ahụ ihu gbaa gburugburu, otú ahụkwa ka e si rụọ ihe owuwu ụzọ mbata ndị ahụ. Windo dị n’ebe ime ya gbaa gburugburu, a tụkwara nkwụ n’ogidi ndị ahụ dị n’akụkụ.+
-