Maịka 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 A ga-akụrikwa ihe oyiyi ya a pịrị apị,+ kpọọkwa onyinye niile e ji kwụọ ya ụgwọ ọkụ;+ m ga-ebibikwa arụsị ya niile. N’ihi na o si n’ihe ọ gbatara n’akwụna nweta ha, ọ bụkwa n’ihe a gbatara n’akwụna ka ha ga-alaghachi.”+
7 A ga-akụrikwa ihe oyiyi ya a pịrị apị,+ kpọọkwa onyinye niile e ji kwụọ ya ụgwọ ọkụ;+ m ga-ebibikwa arụsị ya niile. N’ihi na o si n’ihe ọ gbatara n’akwụna nweta ha, ọ bụkwa n’ihe a gbatara n’akwụna ka ha ga-alaghachi.”+