Jeremaya 14:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ bụrụ na mụ abanye n’ọhịa, lee, e nwere ndị mma agha gburu!+ Ọ bụrụkwa na mụ abata n’ime obodo, lee, ụnwụ akpatawokwa ọrịa!+ N’ihi na ma ndị amụma ma ndị nchụàjà awagharịwo banye n’ala ha na-amaghị.’”+
18 Ọ bụrụ na mụ abanye n’ọhịa, lee, e nwere ndị mma agha gburu!+ Ọ bụrụkwa na mụ abata n’ime obodo, lee, ụnwụ akpatawokwa ọrịa!+ N’ihi na ma ndị amụma ma ndị nchụàjà awagharịwo banye n’ala ha na-amaghị.’”+