Ọpụpụ 29:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ị ga-akpụta oké ehi ahụ n’ihu ụlọikwuu nzute, Erọn na ụmụ ya ndị ikom ga-ebikwasị aka ha n’isi oké ehi ahụ.+ Levitikọs 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee kpụta oké ehi+ àjà mmehie ahụ, Erọn na ụmụ ya wee bikwasị aka ha n’isi+ oké ehi àjà mmehie ahụ. Ndị Hibru 7:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ dịghị ya mkpa, dị ka ọ dị nnukwu ndị nchụàjà ahụ, ịdị na-achụ àjà kwa ụbọchị,+ nke mbụ maka mmehie nke ya,+ mgbe ahụzi maka mmehie nke ndị ya:+ (n’ihi na nke a ka o mere naanị otu ugboro+ mgbe ọ chụrụ onwe ya n’àjà;)+
10 “Ị ga-akpụta oké ehi ahụ n’ihu ụlọikwuu nzute, Erọn na ụmụ ya ndị ikom ga-ebikwasị aka ha n’isi oké ehi ahụ.+
14 O wee kpụta oké ehi+ àjà mmehie ahụ, Erọn na ụmụ ya wee bikwasị aka ha n’isi+ oké ehi àjà mmehie ahụ.
27 Ọ dịghị ya mkpa, dị ka ọ dị nnukwu ndị nchụàjà ahụ, ịdị na-achụ àjà kwa ụbọchị,+ nke mbụ maka mmehie nke ya,+ mgbe ahụzi maka mmehie nke ndị ya:+ (n’ihi na nke a ka o mere naanị otu ugboro+ mgbe ọ chụrụ onwe ya n’àjà;)+