Diuterọnọmi 32:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 N’ihi na m na-eweli aka m n’eluigwe ṅụọ iyi,+M na-asịkwa: “Dị nnọọ ka m dị ndụ ruo mgbe ebighị ebi,”+ Abụ Ọma 106:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O wee welie aka ya ṅụọ iyi banyere ha,+Na ya ga-eme ka ha nwụọ n’ala ịkpa,+
40 N’ihi na m na-eweli aka m n’eluigwe ṅụọ iyi,+M na-asịkwa: “Dị nnọọ ka m dị ndụ ruo mgbe ebighị ebi,”+